ZEKARAIA 9:10
ZEKARAIA 9:10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ ga-ewezuga ụgbọ ịnyịnya niile nke Ifrem, na ịnyịnya agha niile nke Jerusalem; a ga-agbajikwa ụta agha. Ọ ga-ewetara mba niile udo, ọchịchị ya ga-esite nʼotu oke osimiri ruo nʼosimiri nke ọzọ, sitekwa nʼOsimiri Yufretis ruo na nsọtụ niile nke ụwa.
Kesaa
Gụọ ZEKARAIA 9