ZEKARAIA 3:7
ZEKARAIA 3:7 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
“Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị, Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, ‘Ọ bụrụ na i jee ije nʼụzọ m niile, ọ bụrụkwa na i debe ihe niile m nyere gị nʼiwu, ị ga-abụ onyeisi ezinaụlọ m, ị ga-elekọta ụlọnsọ m anya, aga m enyekwa gị ọnọdụ nʼetiti ndị a niile guzo nʼebe a.
Kesaa
Gụọ ZEKARAIA 3ZEKARAIA 3:7 Bible Nso (IGBOB)
Otú a ka Jehova nke usu nile nke ndi-agha siri: Ọ buru na i je ije n'uzọm nile, ọ buru kwa na i debe ihe-ndebem, ọ gābu kwa na gi onwe-gi gēkpe ulom ikpe, ọzọ, i gēdebe kwa ogigem nile, M'gēnye kwa gi ebe-njeghari di iche iche n'etiti ndia nēguzo n'ebe a.
Kesaa
Gụọ ZEKARAIA 3