ABÙ NKE ABÙ 2:16-17
ABÙ NKE ABÙ 2:16-17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onye m hụrụ nʼanya bụ nke m, mụ onwe m bụkwa nke ya. Ọ na-azụ igwe atụrụ ya nʼetiti okoko urodi, tutu chi ụtụtụ abọọ mgbe onyinyo niile na-agabigakwa. Tụgharịa, onye m hụrụ nʼanya, dị ka mgbada maọbụ nwa ele nke nọ nʼelu ugwu.
Kesaa
Gụọ ABÙ NKE ABÙ 2ABÙ NKE ABÙ 2:16-17 Bible Nso (IGBOB)
Onye ihe-ya nātọm utọ bu nkem, mu onwem bu kwa nke ya: Bú onye ahu nke nāzù ìgwè aturu-ya n'etiti urodi. Rue mb͕e ifufe anyasi nēfe n'ubọchi, mb͕e onyinyo nile nāb͕alaga kwa, Chigharia, gi onye ihe-gi nātọm utọ, me onwe-gi ka i yie mb͕ada ma-ọbu nwa-ele N'elu ugwu nile nke Beta.
Kesaa
Gụọ ABÙ NKE ABÙ 2