NDI ROM 8:24-25
NDI ROM 8:24-25 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼihi na a zọpụtara anyị site nʼolileanya dị otu a. Ma olileanya a na-ahụ anya abụghị olileanya. Onye na-enwe olileanya mgbe ihe ọ na-ele anya ya dị ya nʼaka? Ma ọ bụrụ na olileanya anyị dabeere nʼihe ahụ anyị na-enwetabeghị, anyị ga-eji ndidi chere tutu ihe ahụ erute anyị aka.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 8