NDI ROM 3:9-11
NDI ROM 3:9-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Gịnị kwanụ? Anyị ọ ka ha mma? Mba, ma e meela ya rịị ka ọ pụta ìhè na mmadụ niile nọ nʼokpuru mmehie, ma ndị Juu ma ndị mba ọzọ. Dịka e dere ya, “Ọ dịghị onye ọbụla bụ onye ezi omume, ọ dịghị ọ bụladị otu onye. Ọ dịghị onye ọbụla na-aghọta, ọ dịkwaghị onye ọ na-agụ ịchọ Chineke.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 3NDI ROM 3:9-11 Bible Nso (IGBOB)
Gini kwa? àyi ka ha nma? É-è, ayi akaghi ha nma ma-ọli: n'ihi na ayi buru uzọ bo ndi-Ju bo kwa ndi-Grik ebubo, na ha nile nọ n'okpuru nmehie; dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ọ dighi onye bu onye ezi omume, ọ dighi otù onye ma-ọli; Ọ dighi onye nāghọta, Ọ dighi onye nāchọ Chineke
Kesaa
Gụọ NDI ROM 3