NDI ROM 3:25
NDI ROM 3:25 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Onye Chineke họpụtara ka o were ndụ ya chụọ aja ikpuchi mmehie, site nʼiwufu ọbara ya maka mgbaghara mmehie, nke a ga-anata site nʼokwukwe. Nʼụzọ dị otu a, ọ na-egosipụta ezi omume ya, maka oge gara aga, nʼihi nnagide ya, o jiri ndidi leghara mmehie ụmụ mmadụ anya.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 3