NDI ROM 15:5-6
NDI ROM 15:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ka Chineke ahụ na-enye agbamume na ntachiobi nye unu mmụọ nke ịdị nʼotu nʼetiti onwe unu, dịka Kraịst Jisọs nwere. Nʼihi na nke a ga-eme ka unu niile jikọtaa obi unu, na olu unu nʼotu, inye Chineke na Nna Onyenwe anyị Jisọs Kraịst otuto.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 15