NDI ROM 12:4-5
NDI ROM 12:4-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Dịka anyị niile nʼotu nʼotu si nwe anụ ahụ nke nwere akụkụ dị iche iche, bụ akụkụ ndị na-arụ ọrụ dị iche iche, nʼotu aka ahụ, nʼime Kraịst anyị bụ otu, nʼagbanyeghị na anyị bụ akụkụ dị iche iche nke otu anụ ahụ. E jikọtara anyị niile nʼotu nʼotu nye ibe anyị.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 12