NDI ROM 12:10-11
NDI ROM 12:10-11 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Hụrịtanụ onwe unu nʼanya, dịka ụmụ nke otu nna. Ka ihe ibe unu na-eme na-atọ unu ụtọ. Na-asọpụkwaranụ ibe unu karịa otu ha si asọpụrụ unu. Unu abụla ndị umengwụ nʼọrụ unu. Kama werenụ mmụọ na obi na-anụ ọkụ na-ejere Onyenwe anyị ozi mgbe niile.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 12