NKPUGHE 20:3
NKPUGHE 20:3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Emesịa, a tụnyere ya nʼime olulu Abis ahụ, tụchie ụzọ ya. Ọ kakwara akara nʼelu ya ka agwọ ochie ahụ hapụ inwekwa ike iduhie mba niile dị nʼụwa ọzọ tutu ruo mgbe puku afọ gasịrị. Mgbe afọ ndị a zuru, a ga-atọghepụ ya ka ọ gagharịa nwantịntị oge.
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 20