NKPUGHE 2:2
NKPUGHE 2:2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Amaara m ihe niile banyere ọrụ gị niile. Ahụkwala m ịrụsị ọrụ ike gị na ntachiobi gị. Amaara m na ị dịghị anagide ndị ajọ omume, na ị nwaleela ndị ahụ niile na-akpọ onwe ha ndị ozi, ma ha abụghị ndị ozi nʼezie, chọpụtakwa na ha bụ ndị ụgha.
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 2