NKPUGHE 1:1-2
NKPUGHE 1:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mkpughe banyere Jisọs Kraịst, nke Chineke nyere ya igosi ndị ohu ya, ime ka ha mata ihe ndị ahụ na-aga ime nʼoge na-adịghị anya. O mere ka amata nke a site na izite mmụọ ozi ya ka ọ bịakwute ohu ya Jọn, onye a gbara ama banyere ihe niile ọ hụrụ, okwu Chineke, na ọgbụgba ama Jisọs Kraịst.
Kesaa
Gụọ NKPUGHE 1