ABÙ ỌMA 94:12-13
ABÙ ỌMA 94:12-13 Bible Nso (IGBOB)
Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke I nādọ aka na nti, Ja, Onye I nēsi kwa n'iwu-Gi zí ihe; Ime ka ọ nọ jū pua n'ubọchi nile nke ihe ọjọ, Rue mb͕e agēgwuru onye nēmebi iwu olùlù.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 94