O ONYENWE ANYị, Chineke onye na-azọpụta m, nʼehihie na abalị ka m na-eti mkpu akwa nʼihu gị. Ka ekpere m bịa nʼihu gị. Chee ntị gị nụrụ akwa m.
Jehova, Chineke nke nzọputam, N'ehihie ka m'tiworo nkpu, n'abali kwa, n'iru Gi: Kwe ka ekperem bata n'iru Gi; Tọ nti-Gi n'ala n'iti-nkpum
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị