ABÙ ỌMA 71:21-23
ABÙ ỌMA 71:21-23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ị ga-eme m ka m dịrị ukwuu karịa ka m dị na mbụ. Ị ga-akasịkwa m obi ọzọ. O Chineke m, aga m eji ụbọ akwara too gị, nʼihi ikwesi ntụkwasị obi gị; aga m eji une bụkuo gị abụ otuto, gị Onye nsọ nke Izrel. Egbugbere ọnụ m ga-eti mkpu ọṅụ mgbe m na-abụku gị abụ otuto, mụ, onye ị gbapụtara.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 71ABÙ ỌMA 71:21-23 Bible Nso (IGBOB)
Me ka idi-ukum bakari uba, Gi chighari kwa kasiem obi. Mu onwem gēji kwa une kele Gi, Bú ezi-okwu-Gi, Chinekem: M'gēji ubọ-akwara bùkue Gi abù ọma, Gi Onye Nsọ nke Israel. Eb͕ub͕ere-ọnum abua gēti nkpu ọṅù mb͕e m'nābùku Gi abù ọma; Nkpuru-obim, nke I b͕aputaworo, gēti kwa nkpu ọṅù.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 71