I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn; ọ bụ gị ka anyị ga-emezuru nkwa anyị, O gị onye na-anụ ekpere, ọ bụ gị ka mmadụ niile ga-abịakwute
Gi ka otuto nēdere du, Chineke, nime Zaion: Ọ bu kwa Gi ka anākwughachi nkwa ekwere. Gi Onye nānu ekpere, Gi ka anu-aru nile, bú madu, gābiakute.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị