ABÙ ỌMA 59:16-17
ABÙ ỌMA 59:16-17 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ma aga m abụ abụ banyere ike gị, nʼụtụtụ aga m abụ abụ banyere ịhụnanya gị; ị bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, ebe mgbaba m nʼoge nsogbu. O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto; gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, Chineke m, onye m na-adabere.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 59