ABÙ ỌMA 51:7-10
ABÙ ỌMA 51:7-10 Bible Nso (IGBOB)
I gēwere hyssop wepu nmehiem, m'gādi kwa ọcha: I gāsucham dika ákwà, m'gādi kwa ọcha kari snow. I gēme ka m'nuru olu obi-utọ na ọṅù; Ka ọkpukpu nile I gwepiaworo we tegharia egwú-ọṅù. Zopu iru-Gi na nmehiem nile, Hichapu kwa ajọ omumem nile. Kèrem obi di ọcha, Chineke; Me kwa ka mọ nke nēguzosi ike di ọhu nimem.
ABÙ ỌMA 51:7-10 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Were hisọp sachaa m, aga m adị ọcha; sachaa m ka m dị ọcha karịa snoo. Mee ka m nụrụ olu obi ụtọ na ọṅụ; ka okpukpu ndị i gwepịara ṅụrịkwaa. Zopu ihu gị nʼebe mmehie m niile dị, hichapụkwa mmehie m niile. Kee obi dị ọcha nʼime m, O Chineke, nwogharịa ezi mmụọ nʼime m.