ABÙ ỌMA 5:1-3
ABÙ ỌMA 5:1-3 Bible Nso (IGBOB)
Ge nti n'okwu-ọnum, Jehova, Ghọta ntughari-uchem. Ṅa nti n'olu ntiku m'nētiku Gi, Ezem, na Chinekem: N'ihi na ọ bu Gi ka m'nēkpere. Jehova, n'ututu ka I gānu olum; N'ututu ka m'gēdoro Gi ekperem n'usoro, che kwa nche.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 5ABÙ ỌMA 5:1-3 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
ONYENWE ANYị, biko, nụrụ ekpere m tulee ịsụ ude m. Geekwa ntị nʼakwa arịrịọ m, gị Chineke onye bụ eze m. Nʼihi na ọ bụ naanị gị ka m na-akpọku. Ụtụtụ ụbọchị niile, O ONYENWE ANYị, ị ga-anụ olu m; aga m ekwupụtara gị ihe niile na-akpa m mkpa. Aga m elekwa anya ọsịsa gị.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 5