Onye-nwe-ayi, n'iru Gi ka ichọsi-ikem nile di; Ize-umem ezonarighi kwa Gi. Obim nēti ike ike, ikem esiwo nimem la: Ìhè nke anyam abua kwa, ọbuná ìhè nke anyam ahu adighi n'arum.
O Onyenwe m, ị maara agụụ niile nke na-agụ obi m; ịsụ ude m ezokwaghị ezo nʼebe ị nọ. Obi na-alọ m mmiri, ike na-agwụkwa m, ìhè esitekwala nʼanya m pụọ.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị