ABÙ ỌMA 36:5-6
ABÙ ỌMA 36:5-6 Bible Nso (IGBOB)
Jehova, n'elu-igwe ka ebere-Gi di; Ikwesi-ntukwasi-obi-Gi nēru mbara-ígwé. Ezi omume-Gi di ka ugwu Chineke; Ikpé-Gi nile bu ob͕u-miri riri nne: Ọ bu madu na anumanu ka I nāzọputa, Jehova.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 36ABÙ ỌMA 36:5-6 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O ONYENWE ANYị, ịhụnanya gị na-eru mbara eluigwe, ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa igwe ojii nke eluigwe. Ezi omume gị dịka ugwu dị ukwuu, ikpe ikpe ziri ezi gị dịka omimi nke oke osimiri. O ONYENWE ANYị, ị na-echebe ụmụ mmadụ na anụmanụ.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 36