ABÙ ỌMA 36:5
ABÙ ỌMA 36:5 Bible Nso (IGBOB)
Jehova, n'elu-igwe ka ebere-Gi di; Ikwesi-ntukwasi-obi-Gi nēru mbara-ígwé.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 36ABÙ ỌMA 36:5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O ONYENWE ANYị, ịhụnanya gị na-eru mbara eluigwe, ikwesi ntụkwasị obi gị na-erukwa igwe ojii nke eluigwe.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 36