ABÙ ỌMA 28:8-9
ABÙ ỌMA 28:8-9 Bible Nso (IGBOB)
Jehova buru ya ike, Ebe siri ike nke nzọputa nke onye nke Ya etere manu ka Ọ bu. Zọputa ndi-Gi, gozi kwa ihe-nketa-Gi: Nāzù kwa ha dika aturu, nēku kwa ha n'aka-Gi rue mb͕e ebighi-ebi.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 28