ABÙ ỌMA 28:1-2
ABÙ ỌMA 28:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Gị ONYENWE ANYị ka m na-akpọku; gị bụ Oke nkume m, agbala m nkịtị. Ọ bụrụ na ị jụ ịza m, aga m eyi otu nʼime ndị ahụ na-arịda nʼolulu. Nụrụ arịrịọ m maka ebere dịka m na-akpọku gị maka enyemaka, mgbe m chịlịri aka m abụọ elu nʼEbe gị Kachasị Nsọ.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 28