Ụwa na ihe niile dị nʼime ya bụ nke ONYENWE ANYị; ụwa na ndị niile bi nʼime ya. Ọ tọrọ ntọala ya nʼime oke osimiri niile, o mekwara ka o guzosie ike.
Jehova nwe uwa na ùjú-ya; Elu-uwa dum madu bi na ndi bi nime ya. N'ihi na Ya onwe-ya atọwo ntọ-ala-ya n'elu oké osimiri nile, Me kwa ka o guzosie ike n'elu osimiri nile.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị