ABÙ ỌMA 22:6-8
ABÙ ỌMA 22:6-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Abụ m idide, abụghị m mmadụ; onye ndị ọzọ na-akwa emo, onye ndị mmadụ na-eleda anya. Ndị niile hụrụ m na-achị m ọchị; na-emiri m ọnụ ịkwa emo, na-efufekwa isi ha na-asị. “O na-atụkwasị ONYENWE ANYị obi; ka ONYENWE ANYị bịa gbapụta ya. Ya napụta ya ebe ọ bụ na ihe ya masịrị ya.”
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 22ABÙ ỌMA 22:6-8 Bible Nso (IGBOB)
Ma mu onwem bu idide, ọ bughi kwa madu ka m'bu; Abum ihe-ita-uta nke mmadu, na onye ndim neleda anya. Ndi nile ndi nāhum nāchìm ọchi: Ha na-enu ọnu, fufè isi, si, Turu onwe-gi rue Jehova aru; Ya me ka ọ b͕apu: Ya naputa ya, n'ihi na ihe-ya atọwo Ya utọ.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 22