ABÙ ỌMA 22:3-5
ABÙ ỌMA 22:3-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Nʼezie, i nọ nʼocheeze gị dịka Onye ahụ dị Nsọ; ị bụ otuto ndị Izrel. Nna anyị ha tụkwasịrị gị obi; ha tụkwasịrị gị obi, ị zọpụtakwara ha. Ha kpọkuru gị si otu a bụrụ ndị a zọpụtara; ihere emeghị ha nʼihi na ha tụkwasịrị gị obi.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 22ABÙ ỌMA 22:3-5 Bible Nso (IGBOB)
Ma Gi onwe-gi di nsọ, Gi Onye nānọkwasi n'otuto nile nke Israel dika oche-eze. Na Gi ka nna-ayi-hà tukwasiri obi: Ha tukwasiri obi, I we me ka ha b͕apu. Gi ka ha tikuru, eme-kwa-ra ka ha wepuga onwe-ha: Na Gi ka ha tukwasiri obi, ihere emeghi kwa ha.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 22