Aga m ekwusa iwu ONYENWE ANYị: Ọ sịrị m, “Ị bụ Ọkpara m; taa abụrụla m nna gị. Rịọọ m, aga m enye gị mba niile nke ụwa ka ha bụrụ ihe nketa gị.
M'gākọ akukọ bayere ukpuru: Jeohva sirim, Ọkparam ka gi onwe-gi bu; Mu onwem amuwo gi ta. Riọm, na agamenye gi mba nile ka ha buru ihe-nketa-gi, Na nsọtu uwa ka ha buru ihe-onwunwe-gi.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị