ABÙ ỌMA 18:19-21
ABÙ ỌMA 18:19-21 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara, ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ. ONYENWE ANYị mesoro m dịka ezi omume m si dị; ọ kwụghachiri m dịka ịdị ọcha nke aka m si dị. Nʼihi na edebezuola m ụzọ niile nke ONYENWE ANYị, ikpe amaghị m nʼihi ịgbakụta Chineke azụ.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 18ABÙ ỌMA 18:19-21 Bible Nso (IGBOB)
O we me ka m'puta rue ebe sara mbara; Ọ nādọputam, n'ihi na ihem tọrọ Ya utọ. Jehova nēnyeghachim dika ezi omumem si di; Dika idi-ọcha akam abua si di, otú a ka O nēmeghachim ọzọ. N'ihi na edebewom uzọ nile nke Jehova, Emebighikwa m iwu n'ipu n'aka Chinekem.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 18