Ha guzogidere m nʼụbọchị ihe ndakwasị m, ma ONYENWE ANYị bụrụ m ihe ndabere. Ọ kpọpụtara m gaa nʼebe sara mbara, ọ napụtara m nʼihi na ihe m na-atọ ya ụtọ.
Ha nābia n'irum n'ubọchi nhuju-anyam: Ma Jehova burum ihe-ndabere. O we me ka m'puta rue ebe sara mbara; Ọ nādọputam, n'ihi na ihem tọrọ Ya utọ.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị