ABÙ ỌMA 18:12-13
ABÙ ỌMA 18:12-13 Bible Nso (IGBOB)
Site n'onwunwu nke nēnwu n'iru Ya igwe-oji-Ya nile nke b͕ara ochichiri gabigara, Akú-miri-ígwé na icheku ọku. Jehova we ma éb͕è-elu-igwe n'elu-igwe, Onye kachasi ihe nile elu nēme kwa ka olu-Ya da; Ákú-miri-ígwé na icheku ọku.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 18