ABÙ ỌMA 18:1-2
ABÙ ỌMA 18:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
O ONYENWE ANYị, ahụrụ m gị nʼanya, gị bụ ike m. ONYENWE ANYị bụ oke nkume m, na ebe mgbaba m e wusiri ike, na onye nnapụta m. Chineke m bụ oke nkume m, onye m gbabara nʼime ya. Ọ bụ ọta m, na mpi nzọpụta m, na oke nkume m nke onye ọbụla na-apụghị ịba nʼime ya.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 18