Asirim Jehova, Chinekem ka I bu: Ṅa nti olu aririọ-amaram nile, Jehova. Jehova, Onye-nwe-ayi, ike nke nzọputam, I kpuchiwo isim n'ubọchi ihe-agha nile.
A sịrị m ONYENWE ANYị, “Gị onwe gị bụ Chineke m.” Nụrụ, O ONYENWE ANYị, olu arịrịọ m maka amara. Onye kachasị ihe niile elu, bụ ONYENWE ANYị Onye nzọpụta m dị ike, ị na-ekpuchi isi m nʼụbọchị agha.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị