ABÙ ỌMA 127:3-5
ABÙ ỌMA 127:3-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ụmụntakịrị bụ ihe nketa si nʼaka ONYENWE ANYị, ụmụntakịrị bụ ụgwọ ọrụ ọ na-enye. Dịka àkụ nʼaka dike nʼagha, otu a, ka ụmụ a mụtaara na mgbe okorobịa dị. Onye a gọziri agọzi ka nwoke ahụ bụ onye kpojuru àkụ ndị a nʼakpa àkụ ya. Ihere agaghị eme ha mgbe ha na ndị iro na-arụrịta ụka nʼama.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 127ABÙ ỌMA 127:3-5 Bible Nso (IGBOB)
Le, ihe-nketa nke nēsi n'aka Jehova bia ka umu bu: Ugwọ-ọlu Ọ nākwu ka nkpuru nke afọ bu. Dika àkú n'aka dike, Otú a ka umu amuru na mb͕e okorọbia di. Onye ihe nāgara nke-ọma ka nwoke ahu bu nke chiriworo àkú ahu kpojue àkpà-àkú-ya: Ihere agaghi-eme ha, Mb͕e ha na ndi-iro-ha nēkwurita okwu n'ọnu-uzọ-ama.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 127