Ọchị juru anyị ọnụ, abụ ọṅụ jukwara anyị ire. Mgbe ahụ, e kwukwara ya na mba niile sị, “ONYENWE ANYị emeerela ha ọtụtụ ihe dị ukwuu.” ONYENWE ANYị emeerala anyị ọtụtụ ihe dị ukwuu, obi anyị jupụtakwara nʼọṅụ.
Mb͕e ahu ọchì nēju ayi ọnu, Iti-nkpu-ọṅù nēju kwa ayi ire: Mb͕e ahu ha nāsi n'etiti mba nile, Jehova emeworo ndia ihe uku. Jehova emeworo ayi ihe uku; Ayi nāṅuri ọṅu.
Ulo
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ
Vidiyo