ABÙ ỌMA 118:22-24
ABÙ ỌMA 118:22-24 Bible Nso (IGBOB)
Nkume nke ndi nēwu ulo juru Aghọwo isi nkuku ulo. Ọ bu n'aka Jehova ka nka sitere; Nke ahu bu oké ọlu n'anya-ayi. Nka bu ubọchi Jehova meworo; Ayi gētegari egwú ọṅù, ṅuri kwa ọṅu nime ya.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 118