ABÙ ỌMA 118:1-4
ABÙ ỌMA 118:1-4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Keleenụ ONYENWE ANYị nʼihi na ọ dị mma; ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi. Ka ụmụ Izrel kwupụta nʼonwe ha sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” Ka ndị ezinaụlọ Erọn kwuokwa sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.” Ka ndị niile na-atụ egwu ONYENWE ANYị kwuo sị, “Ịhụnanya ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi.”
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 118ABÙ ỌMA 118:1-4 Bible Nso (IGBOB)
Kelenu Jehova; n'ihi na Ọ di nma: N'ihi na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. Biko, ka Israel si, Na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. Biko, ka ulo Eron si, Na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di. Biko, ka ndi nātu egwu Jehova si, Na rue mb͕e ebighi-ebi ka ebere-Ya di.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 118