ABÙ ỌMA 116:3-5
ABÙ ỌMA 116:3-5 Bible Nso (IGBOB)
Udọ̀ nile nke ọnwu b͕aram buruburu, Ebe nile di nkpà nke ala-mọ chọtaram: Ahuhu na iru-újú ka m'nāhu. M'we kpọkue aha Jehova; Si, Biko, Jehova, me ka nkpuru-obim wepuga onwe-ya. Onye-amara na onye ezi omume ka Jehova bu; E, Chineke-ayi nwere obi-ebere.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 116ABÙ ỌMA 116:3-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Agbụ nke ọnwụ kekọrọ m, oke ihe mgbu nke ili bịakwasịrị m; nsogbu na iru ụjụ dakwasịrị m. Mgbe ahụ, akpọkuru m aha ONYENWE ANYị: “O ONYENWE ANYị, zọpụta m!” ONYENWE ANYị bụ onye na-eme ebere na onye ezi omume. Chineke anyị jupụtakwara nʼọmịiko.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 116ABÙ ỌMA 116:3-5 Bible Nso (IGBOB)
Udọ̀ nile nke ọnwu b͕aram buruburu, Ebe nile di nkpà nke ala-mọ chọtaram: Ahuhu na iru-újú ka m'nāhu. M'we kpọkue aha Jehova; Si, Biko, Jehova, me ka nkpuru-obim wepuga onwe-ya. Onye-amara na onye ezi omume ka Jehova bu; E, Chineke-ayi nwere obi-ebere.
Kesaa
Gụọ ABÙ ỌMA 116