N'ihi na Jehova ewuwo Zaion, O mewo Onwe-ya ka ahú Ya nime ebube-ya. O chewo ekpere nke onye nēnweghi ihe iru, O ledaghi kwa ekpere-ha anya.
Nʼihi na ONYENWE ANYị ga-ewugharị Zayọn, ọ ga-apụta ihe nʼebube ya. Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa; ọ gaghị eleda arịrịọ ha anya.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị