ILU 4:11-13
ILU 4:11-13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
M ga-edu gị nʼụzọ nke amamihe, duokwa gị nʼụzọ ziri ezi. Ọ bụrụ na i bie ụdị ndụ dị otu a, ihe agaghị akpọ gị nʼụkwụ nʼije gị, ị gaghị asụkwa ngọngọ mgbe ị na-agba ọsọ. Mee ihe niile m gwara gị, echefukwala ha, nʼihi na ọ ga-eduba gị na ndụ zuruoke.
Kesaa
Gụọ ILU 4