ILU 28:23-24
ILU 28:23-24 Bible Nso (IGBOB)
Onye nābara madu nba gēmesia huta amara Kari onye nēkwu ire-utọ. Onye nānapu nna-ya ma-ọbu nne-ya ihe n'ike, si, Ọ dighi njehie ọ bu; Onye ejikọtaworo ya na onye-nbibi ka ọ bu.
Kesaa
Gụọ ILU 28