ILU 13:15-16
ILU 13:15-16 Bible Nso (IGBOB)
Ezi uche nēnye amara: Ma uzọ ndi-nghọb͕u bu nání nkume. Onye ọ bula nke nwere ezi uche ji ihe-ọmuma alu ọlu: Ma onye-nzuzu nāb͕asa uche b͕agọrọ ab͕agọ.
Kesaa
Gụọ ILU 13Ezi uche nēnye amara: Ma uzọ ndi-nghọb͕u bu nání nkume. Onye ọ bula nke nwere ezi uche ji ihe-ọmuma alu ọlu: Ma onye-nzuzu nāb͕asa uche b͕agọrọ ab͕agọ.