NDI FILIPAI 2:15
NDI FILIPAI 2:15 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Bienụ ndụ unu dị ka ụmụ Chineke, ndị a na-apụghị ịta ụta, ndị dị ọcha na ndị a na-apụghị ibo ebubo nʼime ụwa ọjọọ a, nʼetiti ọgbọ gbagọrọ agbagọ, na nʼetiti ndị nwere obi nʼazụ. Mgbe ahụ, unu ga-enwupụta nʼetiti ha dị ka kpakpando nʼime ụwa!
Kesaa
Gụọ NDI FILIPAI 2