“ ‘ “ONYENWE ANYị gọzie unu ma chebe unu, ONYENWE ANYị mee ka ihu ya mụkwasị unu, ma meere unu amara, ONYENWE ANYị chee ihu ya nʼebe unu nọ, nyekwa unu udo.” ’
Jehova gọzie gi, debe gi: Jehova me iru-Ya ka ọ mukwasi gi, Jehova me-kwa-ra gi amara: Jehova bulie iru-Ya n'aru gi, nye gi udo.
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị