ỌNU-ỌGUGU 30:1-2
ỌNU-ỌGUGU 30:1-2 Bible Nso (IGBOB)
Moses we gwa ndi-isi nke ebo nile nke umu Israel okwu, si, Nka bu ihe nke Jehova nyeworo n'iwu. Nwoke ọ bula, mb͕e ọ gēkwe Jehova nkwa, ma-ọbu mb͕e ọ gāṅu iyi iwere isọ-nsọ ke nkpuru-obi-ya ab͕u, ọ gaghi-eme ka okwu-ya ghara idi nsọ; dika ihe nile si di nke nēsi n'ọnu-ya puta, otú a ka ọ gēme.
Kesaa
Gụọ ỌNU-ỌGUGU 30ỌNU-ỌGUGU 30:1-2 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mosis kpọkọtara ndị ndu ebo Izrel niile gwa ha sị: “Ihe ndị a ka ONYENWE ANYị nyere nʼiwu: Mgbe nwoke ọbụla kwere ONYENWE ANYị nkwa, maọbụ ṅụọ iyi ime ihe ọbụla, ọ gaghị emebi nkwa dị otu a. Kama ọ ga-emezu ihe niile dịka o kwuru ya.
Kesaa
Gụọ ỌNU-ỌGUGU 30