ỌNU-ỌGUGU 23:19-20
ỌNU-ỌGUGU 23:19-20 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Chineke agaghị agha ụgha, nʼihi na ọ bụghị mmadụ. Ọ gaghị agbanwe obi ya, nʼihi na ọ bụghị nwa mmadụ. O kwuola okwu, ma ghara ime ihe o kwuru? O kwela nkwa ma ghara imezu nkwa o kwere? Chineke enyela m iwu sị m gọzie ha. Ọ gọziela ha, a pụghịkwa ịgbanwe ya!
Kesaa
Gụọ ỌNU-ỌGUGU 23ỌNU-ỌGUGU 23:19-20 Bible Nso (IGBOB)
Chineke abughi madu, nke O gēkwu okwu-ugha; Ọ bughi kwa nwa madu, nke Ọ gēlogha: Ọ̀ bu na Ya onwe-ya asiwo na Ọ gēme ihe, ma O meghi ya? Ma-ọbu Ò kwuwo okwu, ma O meghi ya ka o guzosie ike? Le, ọ bu igọzi ka m'nataworo iwu: Ọ gọziwo kwa, apughkwam itughari ya.
Kesaa
Gụọ ỌNU-ỌGUGU 23