ỌNU-ỌGUGU 21:9
ỌNU-ỌGUGU 21:9 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ya mere, Mosis ji bronz kpụta agwọ yiri otu nʼime agwọ ndị ahụ, tinye ya nʼọnụ osisi dị ogologo. Onye ọbụla kwa agwọ ahụ tara nke welitere anya ya elu lee agwọ bronz ahụ anya, dịkwara ndụ.
Kesaa
Gụọ ỌNU-ỌGUGU 21