NEHEMAIA 7:73
NEHEMAIA 7:73 Bible Nso (IGBOB)
Ndi-nchu-aja, na ndi Livai, na ndi-ọnu-uzọ-ama, na ndi-ọbù-abù, na ufọdu nime ndi Juda, na Netinim, na Israel nile, we biri n'obodo nile ha. Ọnwa nke-asa we rue, umu Israel nọ kwa n'obodo nile ha.
Kesaa
Gụọ NEHEMAIA 7NEHEMAIA 7:73 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị nchụaja, na ndị Livayị, na ndị nche ọnụ ụzọ, ndị ọbụ abụ na ndị na-eje ozi nʼụlọnsọ, tinyere ụfọdụ ndị mmadụ na ndị Izrel niile fọdụrụ, gara birikwa nʼobodo nke ha. Mgbe ọnwa asaa ruru, nʼoge a ndị Izrel niile e birila nʼobodo nke aka ha
Kesaa
Gụọ NEHEMAIA 7