MAK 4:33-34
MAK 4:33-34 Bible Nso (IGBOB)
O nēji kwa ọtutu ilu di otú a gwa ha okwu Chineke, dika ha puru inu ya: ma asi na O jighi ilu Ọ dighi-agwa ha okwu: ma mb͕e Ya na ha nọ iche Ọ nākọrọ ndi nke Ya nēso uzọ-Ya ihe nile.
Kesaa
Gụọ MAK 4