MAK 11:22-23
MAK 11:22-23 Bible Nso (IGBOB)
Jisus we za, si ha, Nwenu okwukwe Chineke. N'ezie asim unu, Onye ọ bula nke gāsi ugwu a, Ka ewelie gi, tubà gi nime oké osimiri; nke nāgaghi-enwe obi abua, kama o kwere na ihe ọ nēkwu nēme; ọ gādiri ya.
Kesaa
Gụọ MAK 11MAK 11:22-23 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Jisọs zara ha sị, “Nweenụ okwukwe nʼime Chineke. Nʼezie agwa m unu, ọ bụrụ na onye ọbụla asị ugwu a, ‘Si nʼebe a wezuga onwe gị, gaa dabanye nʼoke osimiri,’ nke na-enweghị obi abụọ nʼime ya, kama o kweere na ihe o kwuru ga-emezu, ihe ahụ ọ kwuru ga-emezukwa.
Kesaa
Gụọ MAK 11